1. Ntọ-ala-Ya di n'ugwu nsọ nile.
2. Jehova nāhu ọnu-uzọ-ama nile nke ZaionKari ebe-obibi nile nke Jekob.
3. Ihe di iche iche nke di nsọpuru ka anēkwu bayere gi,Obodo Chineke. Selah
4. M'gēhota Rehab na Babilon, na ha di n'etiti ndi maram:Le Filistia na Taia, ha na Etiopia;Nka ka amuru n'ebe ahu.
5. Ọ bu kwa Zaion ka agēkwu okwu bayere ya, si, Onye na onye ọ bula ka amuru nime ya;Ọzọ, Ya onwe-ya, bú Onye kachasi ihe nile elu, gēme ka o guzosie ike.
6. Jehova gāgu, mb͕e O ji de ndi nile di iche iche n'akwukwọ, si,Nka ka amuru n'ebe ahu. Selah