1. Jehova bu onye nāzùm dika aturu; ó dighi ihe kọrọm.
2. N'ebe-ita-nri nke ahihia ndu ka O nēme ka m'makpu:N'akuku miri nke izu-ike ka Ọ nedum nwayo.
3. Ọ nēweghachi nkpuru-obim:Ọ nēdum n'uzọ nile nke ezi omume n'ihi aha-Ya.
4. Ọzọ, asi na ejem ije na ndagwurugwu onyinyo ọnwu,M'gaghi-atu egwu ihe ọjọ ọ bula; n'ihi na Gi onwe-gi nọyerem:Ndele-Gi na nkpa-n'aka-Gi, ha onwe-ha nākasim obi.
5. I nēdo table n'usoro n'irum n'anya ndi nākpab͕um:I tewo isim manu; ikom bu inwebiga-ihe-ókè.