1. Asi na ọ bughi Jehova Nke diri ayi,Biko, ka Israel kwue otú a, si;
2. Asi na ọ bughi jehova Nke diri ayi,Mb͕e madu biliri imegide ayi:
3. Mb͕e ahu ha gēlowori ayi na ndu,Mb͕e iwe-ha di ọku n'aru ayi:
4. Mb͕e ahu miri gēruchapuwori ayi,Miri-iyi gāgabigawori n'elu nkpuru-obi-ayi.
5. Mb͕e ahu miri di nganga gāgabigawori n'elu nkpuru-obi-ayi.
6. Onye agọziri agọzi ka Jehova bu,Onye nēnyeghi ayi iburu ezé-ha anu-ndọb͕u.
7. Nkpuru-obi-ayi ewepugawo onwe-ya dika nnunu n'ib͕udu ndi-osi-ọnyà:Ib͕udu ahu kpajiri akpaji, ayi onwe-ayi we wepuga onwe-ayi.