Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 95:8-10 Bible Nso (IGBOB)

8. Unu emela ka obi-unu sie ike, dika na Meriba,Dika n'ubọchi Masa n'ọzara:

9. Mb͕e nna-unu-hà nwaram,Nwaputam ìhè, hu kwa ọlum.

10. Ọgu arọ abua ka M'nāsọ ọb͕ọ ahu oyi,M'we si, Ndi nke nākpafu n'obi-ha ka ha bu,Ha onwe-ha amaghi kwa uzọm nile:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 95