N'ihi na Ya onwe-ya bu Chineke-ayi:Ayi onwe-ayi bu kwa ndi Ọ nāzù dika aturu, buru kwa ìgwè aturu nke aka-Ya.Ta, ọ buru na unu ege nti olu-ya,