Ọgu arọ abua ka M'nāsọ ọb͕ọ ahu oyi,M'we si, Ndi nke nākpafu n'obi-ha ka ha bu,Ha onwe-ha amaghi kwa uzọm nile: