E, n'aru ndi-orùm ndikom na n'aru ndi-orùm ndinyomKa M'gāwusa ufọdu nime Mọ nkem na mb͕e ahu; ha gēbu kwa amuma.