Ọ gēru kwa na mb͕e ikpe-azu, ka Chineke kwuru,M'gāwusa ufọdu nime Mọm n'aru anu-aru nile, bú madu:Umu-unu ndikom na umu-unu ndinyom gēbu kwa amuma,Umu-okorọbia-unu gāhu kwa ọhù,Ndi-okenye-unu gārọ kwa nrọ: