Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 18:9 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru kwa na anya-gi eme gi ka i ma n'ọnyà, wepu ya, tupu kwa ya n'aru-gi: ọ di gi nma ibà na ndu nēnwe otù anya, kari inwe anya abua atubà gi n'ọku ala-mọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 18

Echiche Matiu 18:9 na onodu