Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 18:10 Bible Nso (IGBOB)

Lezienu anya ka unu ghara ilelì otù nime ndi ntà ndia anya; n'ihi na asim unu, na mb͕e nile ndi-mọ-ozi-ha n'elu-igwe nēlegide iru Nnam Nke bi n'elu-igwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 18

Echiche Matiu 18:10 na onodu