Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 18:8 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na aka-gi ma-ọbu ukwu-gi eme gi ka i ma n'ọnyà, bipu ya, tupu kwa ya n'aru-gi: ọ di gi nma ibà na ndu n'ọlusi ma-ọbu na ngwurọ, kari inwe aka abua ma-ọbu ukwu abua atubà i n'ọku ebighi-ebi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 18

Echiche Matiu 18:8 na onodu