Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 36:8 Bible Nso (IGBOB)

Nwa-nwayi nwoke ọ bula, nke nēnweta ihe-nketa n'ebo nile nke umu Israel, gāburu otù nwoke sitere n'ab͕uru nke ebo nna-ya nwunye, ka umu Israel we nweta, nwoke ọ bula ihe-nketa nna-ya-hà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 36

Echiche Ọnu-Ọgugu 36:8 na onodu