Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 14:4 Bible Nso (IGBOB)

Ma nna-ya na nne-ya amaghi na ọ bu Jehova ka o sitere n'aka; n'ihi na uzọ Ọ gēsi megide ndi Filistia ka ya onwe-ya nāchọ. Ma na mb͕e ahu ndi Filistia nāchi Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 14

Echiche Ndi-Ikpe 14:4 na onodu