Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 14:3 Bible Nso (IGBOB)

Nna-ya na nne-ya we si ya, Ọ̀ dighi nwayi di n'etiti umu-ndinyom umu-nne-gi, ma-ọbu n'etiti ndim nile, na gi onwe-gi nēje iluru nwunye sitere na ndi Filistia, bú ndi anēbìghi úgwù? Samson we si nna-ya, Lutaram ya; n'ihi na ya onwe-ya ziri ezi n'anyam.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 14

Echiche Ndi-Ikpe 14:3 na onodu