Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 26:44 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọbuna n'ihe a kwa, mb͕e ha nọ n'ala ndi-iro-ha, M'gaghi-aju ha, M'gaghi-asọ kwa ha oyi, ime ka ha gwusia, na imebi ọb͕ub͕a-ndum nke Mu na ha b͕ara: n'ihi na Mu onwem bu Jehova, bú Chineke ha:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 26

Echiche Levitikọs 26:44 na onodu