Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 26:43 Bible Nso (IGBOB)

Ha gārapu kwa ala ahu, ubọchi-izu-ike-ya nile gātọ kwa ya utọ, n'itọb͕ọ-n'efu ahu mb͕e ha nānọghi ya; ahuhu ajọ omume-ha gātọ kwa ha onwe-ha utọ: n'ihi na, ọbuná n'ihi na ikpém nile ka ha juru, ọ bu kwa ukpurum nile ka nkpuru-obi-ha sọrọ oyi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 26

Echiche Levitikọs 26:43 na onodu