Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 20:25 Bible Nso (IGBOB)

Unu gākpa kwa ókè n'etiti anumanu di ọcha na nke ruru árú, na n'etiti anu-ufe ruru árú na nke di ọcha: unu ewe-kwa-la anumanu me onwe-unu ihe-árú, ewe-kwa-la anu-ufe, ewe-kwa-la ihe ọ bula nākpu akpu n'ala, nke M'kpaworo ókè n'etiti unu na ya, ime ka ọ rua árú.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 20

Echiche Levitikọs 20:25 na onodu