Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 20:24 Bible Nso (IGBOB)

Ma asim unu, Unu onwe-unu gēnweta ala-ha, Mu onwem gēnyekwara unu aka inweta ya, bú ala nke miri-ara-ehi na manu-aṅu nērù na ya: Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-unu, Nke kpaworo ókè n'etiti unu na ndi nile ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 20

Echiche Levitikọs 20:24 na onodu