Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Job 28:4-7 Bible Nso (IGBOB)

4. O siwo n'ebe madu nọ dika ọbìa tua ọnu;Ha bu ndi ukwu nke nāga aga nēchezọ;Anākwuba ha udọ̀ n'ebe di madu anya, ha nākwufeghari.

5. Ala, nime ya ka nri si aputa:Ma n'okpuru ya ka atughariworo ya dika ọ bu ọku mere ya.

6. Ọnọdu sapphire ka nkume-ya nile bu,Ọ nwe-kwa-ra ájá ọla-edo.

7. Ọ bu uzọ nke udele nāmaghi,Anya agu-nkwọ ahughi kwa ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 28