Madu emewo ọchichiri ka o nwe ọgwugwu,Rue nsọtu nile ka ya onwe-ya nēgwuputa kwaNkume nke oké ọchichiri na onyinyo ọnwu.