Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 20:5 Bible Nso (IGBOB)

M'gēnye kwa ihe nile akpakọbara n'obodo a, na ihe nile putara na ndọb͕u ọ nādọb͕u onwe-ya n'ọlu, na ihe-ya nile nke di oké ọnu-ahia, e, àkù nile nke ndi-eze Juda ka M'gēnye n'aka ndi-iro-ha, ndi gāluta ihe-ha n'agha, chiri ha, chibà ha na Babilon.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 20

Echiche Jeremaia 20:5 na onodu