Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 20:6 Bible Nso (IGBOB)

Gi onwe-gi kwa, Pashua, na ndi nile bi n'ulo-gi gēje na ndọta-n'agha: ọ bu kwa Babilon ka i gābata, ọ bu kwa n'ebe ahu ka i gānwu, ọ bu kwa n'ebe ahu ka agēlì gi, gi onwe-gi, na ndi nile nāhu gi n'anya, ndi i buworo amuma ugha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 20

Echiche Jeremaia 20:6 na onodu