Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 20:4 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na otú a ka Jehova siri, Le, M'gaje ime gi ka i ghọrọ onwe-gi, ghọ-kwa-ra ndi nile nāhu gi n'anya, ihe-ujọ: ha gāda kwa site na mma-agha ndi-iro-ha, anya-gi abua ganāhu kwa ya: ọ bu kwa Juda nile ka M'gēnye n'aka eze Babilon, ọ gēme kwa ka ha je biri na Babilon, ọ gēji kwa mma-agha tib͕ue ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 20

Echiche Jeremaia 20:4 na onodu