Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ilu 9:5-8 Bible Nso (IGBOB)

5. Bianu, rienu nrim ufọdu,Ṅu-kwa-nu manya-vine ufọdu nke m'gwaworo agwa.

6. Rapunu amaghi-ihe, unu ndi nēnweghi uche, we di ndu;Ga-kwa-nu n'iru n'uzọ nghọta.

7. Onye nādọ onye nākwa emò aka na nti nēwetara onwe-ya nlelì:Ọzọ, onye nābara onye nēmebi iwu nba nēwetara onwe-ya ọlu-ya.

8. Abarala onye nākwa emò nba, ka o we ghara ikpọ gi asì:Bara onye mara ihe nba, ọ gāhu kwa gi n'anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 9