Nye onye mara ihe nmuta, ọ gāmara kwa ihe kari:Me ka onye ezi omume mara ihe, ọ gātukwasi ihe-nmuta n'amam-ihe-ya.