Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezra 3:12 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọtutu nime ndi-nchu-àjà na ndi Livai na ndi-isi ulo nke ndi bu nna, bú ndi-okenye ndi huru ulo mbu, mb͕e atọrọ ntọ-ala ulo a n'anya-ha, ha nākwa ákwá n'oké olu; ọtutu nọ kwa n'iti nkpu n'ọṅù, nēweli olu-ha:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 3

Echiche Ezra 3:12 na onodu