Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezra 3:11 Bible Nso (IGBOB)

Ha we zarita onwe-ha n'ito na n'ikele Jehova, si, N'ihi na Ọ di nma, n'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di n'ebe Israel nọ. Ndi Israel nile we tie oké nkpu, mb͕e ha toro Jehova, n'ihi na atọrọ ntọ-ala ulo Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 3

Echiche Ezra 3:11 na onodu