Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 33:31 Bible Nso (IGBOB)

Ha we nābiakute gi dika ọbibia nke otù ndi, nọdu ala n'iru-gi dika ndim, ha nānu kwa okwu-gi nile, ma okwu-gi ndia ka ha nēmegh: n'ihi na ihu-n'anya riri nne ka ndi ahu ji ọnu-ha egosi, ma urù-ha nke nēzighi ezi ka obi-ha nējeso.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 33

Echiche Ezikiel 33:31 na onodu