Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 33:30 Bible Nso (IGBOB)

Ma gi onwe-gi, nwa nke madu, umu ndi-gi ndi nēkwu okwu bayere gi n'akuku mb͕idi nile ha, na n'ọnu-uzọ nile nke ulo nile ha, ha agwaritawo onwe-ha okwu, onye ọ bula ọ gwa nwa-nne-ya, si, Biko, bianu, nuru ihe bu okwu a nke nēsi n'ọnu Jehova puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 33

Echiche Ezikiel 33:30 na onodu