Otubo-gi di ka ọkwa di buruburu,Ka manya-vine agwara agwa ghara ikọ nime ya:Afọ-gi di ka obo ọka wheatNke eji urodi b͕a ya buruburu.