Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Nke Abù 7:1 Bible Nso (IGBOB)

Le ka nzọ-ukwu-gi nile si ma nma n'akpukpọ-ukwu sandal, gi nwa-nwanyi nke onye amara aha-ya!Apata-ukwu-gi abua nke di buruburu di ka ihe-ichọ-nma,Ọlu aka onye-ǹkà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Nke Abù 7

Echiche Abù Nke Abù 7:1 na onodu