Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Nke Abù 7:13 Bible Nso (IGBOB)

Mandrake nile nēsì ísì utọ,Ọzọ, n'elu ọnu-uzọ-ayi nile ka nkpuru-osisi nile di oké ọnu-ahia di, nke-ọhu na nke-ochie,Nke m'kpakọbaworo gi, onye ihe-gi nātọm utọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Nke Abù 7

Echiche Abù Nke Abù 7:13 na onodu