Ka ayi bilie n'isi-ututu je rue ubi-vine nile;Ka ayi hu ma osisi vine amawo ifuru,Ma okoko-ya ab͕awawo, Ma osisi pomegranate ab͕awawo okoko:N'ebe ahu ka m'gēnye gi ihu-n'anyam.