Le, Jehova, legide onye I meworo otú a anya!Ndinyom, hà gēri nkpuru-ha, bú umu-ntakiri anātughari n'aka?Àgēb͕u onye-nchu-àjà na onye-amuma n'ebe nsọ nke Onye-nwe-ayi?