Nwa-okoro na agadi-nwoke edinawo ala n'èzí nile;Umu-ab͕ọghọm nāmaghi nwoke na umu-okorọbiam adawo site na mma-agha:I b͕uwo ha n'ubọchi iwe-Gi; I b͕usiwo, I nweghi ọmiko.