Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù-Ákwá 2:19 Bible Nso (IGBOB)

Bilie, tie nkpu n'abali, na nmalite nche di iche iche;Wusi obi-gi dika miri na ncherita-iru Onye-nwe-ayi:Chilie aka-gi n'ebe Ọ nọ n'ihi ndu umu-ntakiri-gi,Ndi nāda #mbà n'agu n'isi èsí nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù-Ákwá 2

Echiche Abù-Ákwá 2:19 na onodu