Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 24:15 Bible Nso (IGBOB)

O me-kwa-ra ka Jehoiakin je biri na Babilon; nne eze, na ndinyom eze, na ndi-onozi-ya, na ndi-dike nke ala ahu, ndia ka ọ mere ka ha si na Jerusalem je na Babilon ibu ndi emere ka ha je biri n'ala ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 24

Echiche 2. Ndi-Eze 24:15 na onodu