Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 24:14 Bible Nso (IGBOB)

O me-kwa-ra ka Jerusalem nile, na ndi-isi nile, na ndi-dike nile bu dìnkpà, je biri n'ala ọzọ, bú orú nnù ise ndi emere ka ha je biri n'ala ọzọ, ha na onyeọ̀kà ọ bula na uzú ọ bula; ọ dighi onye fọduru, ọ bu nání ndi nēnweghi ike nime ndi ala ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 24

Echiche 2. Ndi-Eze 24:14 na onodu