Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 34:21 Bible Nso (IGBOB)

Jenu, juaram Jehova ase, ju-kwa-ra ndi fọduru n'Israel na nime Juda, bayere okwu nile nke akwukwọ a nke achọtaworo: n'ihi na ọnuma Jehova di uku, bú nke awusaworo ayi, n'ihi na nna-ayi-hà edebeghi okwu Jehova, ime dika ihe nile si di nke edeworo n'akwukwọ a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 34

Echiche 2. Ihe Emere 34:21 na onodu