Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 21:15 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e Jezebel nuru na atub͕uwo Nebot na nkume, na ọ nwuwo kwa, na Jezebel siri Ehab, Bilie, nweta ubi-vine Nebot, bú onye Jezreel, nke ọ juru inye gi n'ego: n'ihi na Nebot adighi ndu, kama ọ nwuwo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 21

Echiche 1. Ndi-Eze 21:15 na onodu