Dika ulo-elu Devid, nke ewuru idebe ihe-agha, otú a ka olu-gi di,Nke ekobeworo nnù ọta abua na ọgu iri,Bú ọta ntà nile nke ndi-dike.