Dika ogho uhie ka eb͕ub͕ere-ọnu-gi abua bu,Okwu-ọnu-gi ma-kwa-ra nma:Dika iberibe pomegranate ka akuku egedege-iru-gi buN'azu ákwà-nkpuchi-gi.