Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 25:26 Bible Nso (IGBOB)

Ma enweghm okwu di itukwasi obi bayere ya idegara onye-nwem. N'ihi ya ekuputaram ya n'iru unu, ma nke ka n'iru gi onwe-gi, Eze Agripa, ka, mb͕e ekpesiri ya ikpé, ka m'we nwe ihe m'gēde n'akwukwo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 25

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 25:26 na onodu