Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 25:25 Bible Nso (IGBOB)

Ma mu onwem huru na o meghi ihe ọ bula kwesiri ọnwu: ma mb͕e ya onwe-ya kpọkuru Ọgustọs, m'we kpebìe iziga ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 25

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 25:25 na onodu