Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 24:24 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e ubọchi ufọdu gasiri Filiks biaruru, ya na Drusila, nwunye nke aka ya, onye bu nwanyi Ju, o we kpọta Pọl, we nu okwu-ya bayere okwukwe nime Kraist Jisus.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 24

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 24:24 na onodu