Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 23:21 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere, gi onwe-gi ekweyela ha: n'ihi na ndikom kariri ọgu madu abua n'etiti ha nēche inwude ya, ndi mere onwe-ha ka ha buru anathema, si na ha agaghi-eri ihe ma-ọbu iṅu ihe rue mb͕e ha gēb͕uwori ya: ub͕u a ha edoziwo kwa onwe-ha, nēche nkwa i gēkwe ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 23

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 23:21 na onodu