Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 23:15 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere ub͕u a unu onwe-unu na nnọkọ-ikpé-ayi gosi onye-isi-ọchi-agha ka o kuda ya biakute unu, dika unu gaje itule ihe bayere ya nke-ọma kari: ma ayi onwe-ayi bu ndi edoziworo ib͕u ya mb͕e ọ kābiarughi unu nso.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 23

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 23:15 na onodu