Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 21:25 Bible Nso (IGBOB)

Ma ayi onwe-ayi zìri akwukwọ-ozi bayere ndi mba ọzọ ndi kweworo, nēnye iwu ka ha debe onwe-ha ghara imetu ihe achuru n'àjà nye arusi aka, ha na ọbara, na anu anyab͕uru anyab͕u, na ikwa-iko.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 21

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 21:25 na onodu