Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 21:24 Bible Nso (IGBOB)

kuru ndia tiyere onwe-gi, me ka gi na ha di ọcha, kwu-kwa-ra ha ugwọ ihe ha ji chu àjà, ka ha we kọpu isi: madu nile gāmara kwa na ezi-okwu adighi n'ihe ejiwo okwu-ọnu zí ha bayere gi; kama na gi onwe-gi nāgazi kwa, nēdebe iwu-ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 21

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 21:24 na onodu