Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 20:9 Bible Nso (IGBOB)

Ma otù okorọbia, aha-ya bu Yutikọs, nānọdu na window, onye oké ura nākwada; mb͕e Pọl nēkwu okwu rue oge dikari anya, ebe ura-ya kwadara ya o we si n'ulo elu nke-atọ di n'ulo ahu da n'ala, o mewo ozu mb͕e ha buliri ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 20

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 20:9 na onodu